Cara Mund

Cara Mund
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereCara Dezie
aha ezinụlọ yaMund Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya8 Disemba 1994, 8 Disemba 1993 Dezie
Ebe ọmụmụBismarck Dezie
IkwuVictoria Woodhull Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye asọmpi ịma mma Dezie
ebe agụmakwụkwọBrown University, Century High School, Harvard Law School Dezie
candidacy in electionNorth Dakota Dezie
mmeriMiss America, Miss North Dakota, Miss North Dakota's Outstanding Teen Dezie

Cara Mund (/ˈkɑːrə/ KAR-ə; amụrụ na Disemba 8, n'afọ 1993) bụ onye America mara mma nke Bismarck, North Dakota. N'ọnwa Juun n'afọ 2017, e chiri ya Miss North Dakota 2017. Na Septemba 10, 2017, e chiri ya Miss America 2018 na Atlantic City wee bụrụ onye asọmupi mbụ si North Dakota iji merie asọmupi ahụ. Cara Mund (/ˈkɑːrə/ KAR-ə; amụrụ na Disemba 8, n'afọ 1993) bụ onye America mara mma nke Bismarck, North Dakota. N'ọnwa Juun n'afọ 2017, e chiri ya Miss North Dakota 2017. Na Septemba 10, 2017, e chiri ya Miss America 2018 na Atlantic City wee bụrụ onye asọmupi mbụ si North Dakota iji merie asọmupi ahụ.


© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search